EJIM OBIM NILE EKELE GI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Stanley Orazi
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

EJIM OBIM NILE EKELE GI by Stanley Orazi — Lyrics

REFRAIN Eji m obim nile, eji m obim nile ekele Gị. Ekele Gị, eji m obim ekele Gị, Anam ekele Gị Chukwu, nara ekele m. Onye nwe anyị, n'ihi n'ị nụla ekpere m o, Onye nwem nara ekele. A gam ekwere Gị ukwe n'ihu ndị mmụọzi, A gam ekwere Gị ukwe n'ihu ndị mmụọzi. A gam akpọ isiala n'ụlọ nsọ Gị, nye Gị ekele, N'ihi aha Gị na nkwa Gị kacha dielu. VERSE 1 Ụbọchị m kpọrọ Gị, ị zata m o, Ị zata m o, ị zata m o. Mekwaa ka ike m bawanye, Mekwaa ka ike m bawanye. Ndị eze nile nọ n'ụwa na ekele Gị, N'ihi na ha anụla banyere nkwa Gị nile, Banyere nkwa Gị nile.
Read full lyrics

About EJIM OBIM NILE EKELE GI

"Ejim Obim Nile Ekele Gi" is a vibrant Igbo thanksgiving hymn that translates to "I praise You with all my heart." It is a song of profound gratitude, written to thank God for answered prayers, His enduring promises, and His unfailing love. The lyrics speak beautifully of singing praises before the angels and bowing down in God's holy temple, making it a deeply personal yet communal expression of faith.

In the liturgy, this piece shines brightest during the Offertory or as a joyful Recessional. When the choir raises the refrain, it invites the entire congregation into a spirit of celebration. The verses carry a powerful message of trust, reminding the faithful that even when surrounded by troubles, God's right hand brings salvation and His love remains forever.

Stanley Orazu’s arrangement brings the text to life through dynamic vocal entries. The verses feature expressive leads from the bass and tenor sections before the full choir reunites, building a rich, layered sound. It is a piece that fills the church with rhythmic energy, leaving everyone who hears it uplifted and ready to declare God's greatness.