EBUBE-CHUKWU by Kelvin Chinonso Anozie — Lyrics

Kelvin Chinonso Anozie Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ebube Chukwu kam jie je, Ebube Chukwu ya n'edu m o, Ebube k'ebube ebube, di ebube ebube Chukwu n'edu m o. Onye kam g'atụ egwu? Onye g'eyi m egwu? Ebub'agụ n'ech'agụ, Ebube Chukwu n'edu m o. VERSE 1 Chukwu okike ekelem Gi, Sọ Gi n'edu m ije a la Oliseburuwa, wa ri b'otito m o n'ekele Chukwu ebube, m g'ije na ndagwurugwu nke ọnwụ, egwu agagh'atu m n'ihi n'onyenchem nọ nsọ, ebube chukwu n'edu m o. VERSE 2 Ọnụ juru m obi ekele o kam jiri bịa, Ih'in'eme n'odi egwu, k'ebube ebube di ebube ebube chukwu n'edu m o.

Download the sheet music

EBUBE-CHUKWU

EBUBE-CHUKWU

By Kelvin Chinonso Anozie
Solfa
Igbo
2 pages
8 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want