Full Lyrics
REFRAIN
Onyenwanyị mee ny' k'im' uche Gị bụrụ nri m
ka agụụ ị m' uche Gị chuwe m ụra
ka ị m' uche Gị nyewe m afọjuju.
VERSE 1
Ngozi dị elu n'agba h' okirikiri n'ezie
Amara zuro ke nawa k' iyi na ndụ ha
bụ ndị n'anabata uche Chineke.
VERSE 2
Jesu, Virgin Maria na ndị Nsọ nile
mer' uche Nna ha hujuru anya
mana ha nọzi n'otit' ugbua
Nna mee mee k'anyị si n'ahụhụ
mezuche Gị wee ket' aṅụrị nke dị ebighị ebi.
VERSE 3
O! Chineke na ndị Nsọ mer' uche Gị
Ka ndị muọma mer' uche Gị
nọrọ banyị okirikiri,
mgb' ebiri nk'ụwa jiatụanyị uche ke.
VERSE 4
Jesu, Onye Nri Ya bụ im' uche Nna,
rịọtar' anyị ngozi ime na inabata
uche Nna ka n'ahụhụ ka n'aṅụrị. Jesu.