Full Lyrics
[INTRO]
Ọgịnị kam geji nụ kele gị o, Chukwu mo?
[REFRAIN]
Ị zara mo mgbe m kpọrọ gị eh!
[VERSE 1]
mo mgbe m kpọrọ gị eh!
Nara nyekele mo, n'obi ọma gị o.
[CHORUS]
Butenu egwu ogene k'anyi jee n'altar ya.
Butenu onyinye d'iche iche, k'anyi jee be Chukwu o.
Chukwu zara mo, soronụ m kelenụ ya o!
Chi zara mo mgbe m kpọrọ ya eh!
[VERSE 2]
Mgbe ebili mmiri nk'uwa n'ebugharị mo!
Oké ifufe fere mo, oyi mara mo, ma lee!
[VERSE 3]
Ihe onyinye kacha nma kam ji bịa n'iru gị o!
Onyinye si n'obi, ọbụ ya n'adịnụ gị nma, daalụ o!