Full Lyrics
[Intro]
Ọgịnị kam g'eji nụ kele gị o, Chukwu mo?
[Refrain]
Ị zara mo mgbe m kpọrọ gị eh!
[Verse 1]
Nara nye kele mo, n'obi ọma gị o eh!
[Chorus]
Butenụ egwu ogene k'anyị jee n'altar ya.
Bute nụ onyinye d'ich'iche, k'anyị jee be Chukwu o.
Chukwu zara mo, soronụ m kelenụ ya o!
Chi zara mo mgbe m kpọrọ ya eh!
[Verse 2]
Mgb'ebili mmiri nk'ụwa n'ebugharị mo!
Okifufe fere mo, oyi mara mo, ma lee!
[Verse 3]
Ih'onyinye kacha nma kam ji bịa n'iru gị o!
Onyinye si n'obi, ọ bụ ya n'adịnụ gị nma, daalụ o!