CHINEKE MMA-MMA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chidi Zeigwe
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

CHINEKE MMA-MMA by Chidi Zeigwe — Lyrics

[CHORUS] Chineke mma mma, ekele Chineke mma mma Nara ekele ụmụ gị, Chineke mma mma, ekele Nara ekele ụmụ gị o, Chineke nara o, ekele Nara ekele ụmụ gị jiri bịa be gị Chukwu. [VERSE 1] Anyị nọ n'obi gị Chineke lee Ih'onyinye nke anyị jiri bịa Chukwu Nara ya biko Chineke ma gọzie Nara ekele ụmụ gị jiri bịa be gị Chukwu. [VERSE 2] Ị dịrị anyị mma Chineke ekele Ọpụpụ na mbata anyị dị gị n'aka
Read full lyrics

About CHINEKE MMA-MMA

"Chineke Mma-mma" is a lively Igbo offertory hymn that rings out with deep gratitude and thanksgiving. When the choir strikes up this piece, it immediately sets a joyful, celebratory tone for the presentation of gifts. The melody is bright, rhythmic, and full of energy, naturally carrying the congregation forward as they dance down the aisles to bring their offerings to the altar. It is a song that invites everyone to participate in the shared act of giving back to God.

The verses speak directly to God's constant presence and protection, acknowledging that our going out and coming in are entirely in His hands. As the singers declare "Ih'onyinye mara mma k'anyị jiri bịa" (We have come with beautiful gifts), the song captures the true essence of a Nigerian Catholic thanksgiving. It becomes a moment of communal joy, recognizing that everything we have comes from the Lord, the faithful Guardian of Israel who guides our every step.