Full Lyrics
REFRAIN
Oh! Chineke gbaghara
mee ebere Nna Onye nwe anyị doo
njọ niile m mere Chineke m o gbaghara
VERSE 1
Ike agwụgọ m o n'ajọ mume
m were yọba Chineke Nna Onyeọma
VERSE 2
Njọ agbugo m o Nna n'ezie
ana m ayọzi Chineke Nna Onyeọma
VERSE 3
Mkpụrụ obi m o n'achọsi Gị ike
ewo Chineke Nna Onyeọma
VERSE 4
Chukwu Nna Onye obiọma
Cheta nkwa Gị Onye ker'ụwa ma gbaghara
VERSE 5
Afọma Gị Chineke bar'ụba
A nọ m a tụkwasị obi na ebere Onyeọma