CHINECHEREM by Gaarlid Ani — Lyrics

Gaarlid Ani Igbo Offertory Hymns Hymns Sacred songs Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Ekele ka m n'enye Chukwu N'otito ya n'atito Nna na Nwa na Ekele ka m n'enye Ihe o meere mo kariri uche mmadu. [VERSE 1] I ji gosi na m Chinecherem o, I ji gosi na m bu nke gi o! Dinwenu jiri obara ya kpuchite mo, Mgbe ndi ilo choro mo ha hughi mo mancha. [REFRAIN] Unu afugo na Chinecherem o, Unu afugo na Chi m ambaria Dinwenu jiri amara wee gozie mo Ihe o meere mo kariri uche mmadu. [VERSE 2] Dinwenu bu Chinecherem o, Dinwenu jiri amara ya gozie m Ihe m yoro ya, ya emere binye junu. [VERSE 3] Dinwenu n'edu m n'ije mo, Dinwenu n'eche m n'ulo mo, Chi m oma n'agwom oria mo, Ihe o naemere mo, onu m apughi ikocha di ya! [VERSE 4] A ga m akpaba nganga n'enwe anuli A ga m ejiri une ala si chi m obaalu A ga m ejiri ahu na igba egwu kele ya, Ihe o meere mo kariri uche mmadu.

Download the sheet music

CHINECHEREM

CHINECHEREM

By Gaarlid Ani
Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns Sacred songs Celebrations
0 0

More lyrics you may want