CHI MARA OBI M - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
22 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: BR Nnoke John O
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

CHI MARA OBI M by BR Nnoke John O — Lyrics

REFRAIN O Nna doo, nara ekele m o O Nna doo, nara ekele m o Ezi Chineke Nna onye ebere nara ekele m o, Chim lee VERSE 1 Obolo cha k'obul'edo Chi mara obi m o Chukwu onye ebere gwa m ihe m g'enye gị Chim obulobacha Zamu m o zamu m o, zamu m o zamu m o O di mma n'eme mma Kporo gị alleluia! Alleluia doo Chim obulobacha VERSE 2 Onye obi ọma si n'eligwe bịa nara ekele m o, odogwu VERSE 3 Ụtụtụ ọma ehihie ọma anyasị ọma k'ị n'enyagodi gị onye yiri gị Nna Ka m g'eji kele gị? Kedu ihe m g'eji kele gị? Ihe nke m g'enye gị gwa m k'obul'edo
Read full lyrics

About CHI MARA OBI M

"Chi Mara Obi M" is a vibrant Igbo offertory hymn that speaks directly to the heart of thanksgiving. The title translates to "God who knows my heart," setting a deeply personal tone for the presentation of gifts. When the choir leads this piece, it isn't just about bringing bread and wine to the altar; it's a profound questioning of what we could possibly offer to a God who already has everything.

The verses walk us through this beautiful dilemma. We ask God what we can give Him—whether it's the best yams from the harvest or the finest wine—before realizing that the ultimate gift is ourselves. The refrain, "O Nna doo, nara ekele m o" (Oh Father, accept my thanks), is incredibly catchy and easy for the congregation to pick up. By the time the choir reaches the later verses, singing "Were m o were m Nna" (Take me, Father), the song transforms from a simple thanksgiving into a powerful prayer of total surrender. It is a wonderful choice for festive Masses and harvest thanksgivings where the joy of giving takes center stage.