Full Lyrics
[REFRAIN]
Chukwuoma Ezendieze Ony'onyinye Onyengozi
Ogw'oria'gwoihe kpataraya Chimo! Idenkendu mo
Olisa daalu daalu Nna, anam'ebunye gi abo ekele
Uwanile soro m too Chukwu
Chukwum bu di Ken'agha
Dike dikerere K'o bu odogwu odogwu eh!
Dike dikerere, Dike bu Dike n'agha
Dike dikerere K'i bu chi Onyeukwu n'ogbagha
Obugini kam g'eji, gini kam g'eji wee kele omo
Dike dikerere K'i bu gini kam g'eji, gini kam g'eji wee kele Chukwu n'obu Onyengozi
Gini kam g'eji kele Chukwu
Ikem kwoaba Dike n'agha
Dike dikerere odogwu Dike n'agha eh!
Dike n'agha Dike dikerere K'i bu Dike n'agha
Dike dikerere Odogwu Dike Dike Chukwu Ony'onyinye
I ma n'agam'ekwuputai di mma Chineke n'ime ndu mo
Uwanile soro m too Chukwu
Chukwum bu diKen'agha
Chukwum bu diKen'agha
Chukwum bu diKen'agha
[VERSE 1]
Eluwa sirii ke otutu ihe n'eme n'im'uwa
Mpunaarunuala juru gbe nile
Ekworo n'any'ukwu, Ndi ntoro mmadu jurueju,
ndi ogbuarobara kariri aka
mana Chineke n'eche m bido n'ututu ruo n'abali
Nna nara ekele
n'eche m mgbe nile
Uwanile soro m too Chukwu
n'agha I n'eche m nche
Chukwum bu di Ken'agha
[VERSE 2]
Ubochi nile mmuo di iche iche n'akpam kpamkpa
ma ndi n'efe efe n'andi n'agaije ha jurueju
Ha ji ndi ajommadu na emegide ndi kwere na Chukwu,
mana Chukwu n'aluru m'ogu ututu ruo n'abali
Nna nara ekele
Obugini kam g'e mere Olisa onye n'aluru m agha mgbe nile
Obugini kam g'e mere Olisa?
Obugini kam g'e mere Nna
Olisa daalu Odogwu n'agha I bu di Ken'agha
[VERSE 3]
I bu Onyengozi, Onye amara Ony'onyinye
Agam akon'ole ghar'ole Mmesooma gi n'ebem no
Ndu gi nyerem ya Ahuisike gi nyerem ya eh
I n'akwadorom nri n'etiti ndi iro ya
na azum nri mgbe nile
Nna nara ekele
Obugini kam g'e mere Olisa onye n'enye n'anaghiego
Obugini kam g'e mere Olisa Obugini kam g'e mere Nna
Olisa daalu Odogwu n'agha Ony'onyinye