Full Lyrics
VERSE 1
Cheta luebube Chukwu n'aruru m o, obi n'atọ m rikpo rikpo rikpo rikpo
Oluebube Chukwu n'aruru m o, obi n'atọ m rikpo rikpo rikpo rikpo
Dik'oluebube o dogwu, obi n'atọ m rikpo rikpo rikpo rikpo
Ọ naatọ m, obi n'atọ m rikpo rikpo rikpo rikpo
M cheta nmesoma Chukwu n'emere m, obi n'atọ m ñiri ñiri ñiri ñiri
Nmesoma Chukwu n'emere m, obi n'atọ m ñiri ñiri ñiri ñiri
M cheta ebere Chukwu n'isi m o, obi n'eme m sali sali sali sali
Ebere Chukwu n'isi m o, obi n'eme m sali sali sali sali
Ebere Chukwu m o, obi n'eme m sali sali sali sali
Ọ n'eme m, obi n'eme m sali sali sali sali
Ony'oluebube Chukwu I meghala m obi, abụọ kele ka m
Butelu Gị Nna mak'ib'o m'ihu kwu ya, O mere Chukwuemela ya
CHORUS
Ihe nekwegh'omume na ndụ m o, Chukwu bi n'igwe sọ Gị b'ọmọka
VERSE 2
Inyere m o l'anya mgbe m n'enwegh'ol'anya
Amara Gị dume je Chukwu onye n'eme m o nu
VERSE 3
Odogwu, Odogwu, Odogwu
Dike na dimkpa, Onyemmeri sọ Gị bụ ọmọka
Chukwu ọma, Chukwu bi n'igwe Nna sọ Gị bụ ọmọka chie
Chie, Chukwu bi n'igwe Nna sọ Gị bụ ọmọka chie
VERSE 4
Chukwu bi n'igwe Nna, sọ Gị mere nw'ogbeny'a burọ garanya
Chukwu bi n'igwe Nna, sọ Gị bụ ọmọka chie
Chukwu ma'robi m o, Chukwu bi n'igwe Nna sọ Gị bụ ọmọka chie
Odogwu, Chukwu bi n'igwe Nna sọ Gị bụ ọmọka chie
Chukwu bi n'igwe Nna, sọ Gị bụ ọmọka chie