CHUKWU I DI MMA by Azuine-Uche Bruno — Lyrics

Azuine-Uche Bruno Igbo Offertory Hymns Burial / Funeral Hymns Hymns Mothers song Celebrations Staff & Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chukwu I di mma oh Chukwuoma Chukwu I di mma Onye n'eme mma na r'ekele muo VERSE 1 O kw'I kere muo nyem ndu n'ahu isike wera mamihe n'ogugui si gozie muo Onye g'emere m iheoma m'o bughi Gi Chineke mere m ya Chukwuoma ma r'obi muo na r'onyinyem buru bia. VERSE 2 Mgbe m kporo Gi Chineke I n'aza m ekpere O kwam gbakwute Gi I n'egboro m mkpa muo O gini kam g'eji bia n'iru Olta nye Gionyinye? Chukwuoma ma r'obi muo na r'onyinyem buru bia. VERSE 3 Mgbe o gbajuru doro m gbe m che na uwa' gwusigo Onye huru mu ga eche na Chukwu gbaketara m'azu Umu'wa' ko m'onu si mu o lee'be Chigi no? M were kpowa Chineke muo O gosi ha iheo jiri buru Chukwu. VERSE 4 Ony'iro n'agbam gba imegide ezi n'ulo muo Ony'iro n'agbam gba ime k'okwukw'anyi puo na Gi I kweghi Nna M Chukwuoma k'ony'iro merie anyi n'agha Chukwuoma ma r'obi muo na r'onyinyem buru bia. VERSE 5 Butenu egwu mara mma k'anyi bugara Chineke m'egwu O kp'ubo kpo b'ubo gwa ha iheo m'o mere muo Mu n'ezi n'ulo muo jio bia nuri enye Gionyinye iji kele Gi n'iheo m'imere muo.

Download the sheet music

CHUKWU I DI MMA

CHUKWU I DI MMA

By Azuine-Uche Bruno
Staff & Solfa
Igbo
6 pages
5 Downloads
Offertory Hymns Burial / Funeral Hymns Hymns Mothers song Celebrations
1 0

More lyrics you may want