CHI M SI M DIRI by Adawai James — Lyrics

Adawai James Igbo Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Eh Chim sim diri eh, Chim sim diri n'ezie ri, Chi sim diri'ndu tata ya kam ji bia kam kele Ya Chinyere mu'ndu ri. Chinyere mu'ndu mawer'a mara Ya kponyere m'aka Nna ebe'i sim diri aga m'e jere gi'ozi n'uwa, waka m je bere gi'ozi n'uwa. VERSE 1 Ekele diri Chi mo, Chi mere ka'ndu foro mo e, chetara'mgbem no n'oria Chineke gbata r'oso sim diri. Nara m'ekele oh n'otito eh okaka mo ebe'I sim diri, Chi mo nara m'onyinye o nyinye bu r'i bu kam g'e nye Chim. VERSE 2 Ekele diri Chi mo, Chin'e kweghi kam man'onya nya, Otito diri eh Chineke onye doputara mo. VERSE 3 Lee je rem lota lee mo ukwu'a kpoghi mo, Otito diri eh Chineke onye nyere m'ije'a wele. BRIDGE E be Chim sim diri nyekwa mu'ahu'ike k'ai je kele ya, ebe'I di'ndu taa ebe'I nweru me'ndu o bughi n'ike'a kagi, aga m'e j'ike'm nwere bia nye y'ekele.

Download the sheet music

CHI M SI M DIRI

CHI M SI M DIRI

By Adawai James
Solfa
Igbo
4 pages
2 Downloads
Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want