Full Lyrics
[VERSE 1]
Ezi Chineke nna onye ebere, nara ekele m o, Chim lee.
[REFRAIN]
O nna doo, nara ekele m o.
[VERSE 2]
Onye obi ọma si n'eligwe bịa, nara ekele m o, odogwu.
[VERSE 3]
Ụtụtụ ọma, ehihie ma anyasị ọma ka m naenye.
[VERSE 4]
Ọ dịghị onye yiri gị nna n'elu ụwa, ka n'eligwe.
[CHORUS]
Ọbọlọcha ka ọbọledo ka m gaeji kelee gị?
Chukwu onye ebere gwa m o, kedu ihe m gaeji kelee gị?
Chim ọ bụ ọlọcha, gwa m ka ọ bụ ọledo.
Zaa nụ m o, zaa nụ m o,
nwere aṅụrị alleluia, alleluia doo!
Ọ dị mma n'eme mma,
Chim, ọ bụ ọlọcha, gwa m ka ọ bụ ọledo.
Nyewe nụ gị otito oriri!
M naekele gị nna gwu m cha,
Chim mara obi m o,
Ka m gaeji kelee gị nnam,
Ọ dị mma n'eme mma, O nna doo,
Chim lee, Enye m gị onwe m o,
Nara ekele m o, O nna doo, nara ekele m o.
[VERSE 5]
Ọ bụ sị nke naagbụ agbụ, ka bụ mpanya gaeju afọ.
[VERSE 6]
Ị sị iyi nke ndụ m o, bịa na m n'onyinyeme.
[VERSE 7]
Uche m naeku, chi m ọma, gwa nụ m ihe m gaenye gị.
[VERSE 8]
Arụsị agaghị eri ihe m nwere o, sọ chi mu ka m gaenye ya.
[VERSE 9]
O nna za nụ m o, were n'o were nna nna,
jide mu nna, para mu nna, Kuru mu nna,
jide n'o jide, m'o, ezi nna, jisie mike,
Enye m gị onwe m o, chim lee.