CHEKWUBECHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

CHEKWUBECHUKWU by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

[INTRO] Chukwu Nna aga m abịa kelee Gị o! Maka n'agbanyeghị otu osiri dịrị mo! Echekwubere m Gị Chukwu Nna mo! [TENOR SOLO] Oh Nwanne m! ngwa k'anyị jee! Nwanne m! echegbuzil'onwe gị o N'ime ọnọdụ ọbụla Chineke naadị ndụ Ọ dị mma Ọ dị njọ Chineke nọ n'ọrụ oh! Tụkwasị Chukwu obi; Emesịa n'Ọ gaadị mma Were okwukwe na nchekwube jebe! Chunyeere ya aja Nna biko Eguzom n'ihu Gị o Imo! E be ọbụ Gị Oke nkume mo! Onye ka m gaatụ egwu? Onye gaeyi m'egwu? Papa biko biko ekwela ihere mee m; Na Gị ka m gụgụọ m'obi emo; Na Gị ka m Chekwubere. [VERSE 1] Ụmụ nnụnụ nk'igwe onye naelekọta ha? Ọ kwa Gị Chukwu mara mkpa mo! Ọ kwa Ị sị m'ọnụ wee sị m gab'atụn' ụjọ! A ga m'abịa bute nye mo;
Read full lyrics

About CHEKWUBECHUKWU

"Chekwubechukwu" is a vibrant Offertory hymn that calls the congregation to place their complete trust in God. With a lively tenor solo leading the way, the song feels like a warm invitation from a fellow believer, urging the choir and the faithful not to worry, because God is actively at work in every situation. The melody carries a spirit of joyful resilience, perfect for the procession of gifts when the people bring their hopes and anxieties to the altar.

The verses beautifully weave together biblical examples of unwavering faith. From Abraham and Abel to the widow of Zarephath and ultimately Christ on the cross, the lyrics remind us of those who offered sacrifices of trust. As the choir sings of the God who feeds the birds of the air and calms the stormy seas, the piece becomes a powerful declaration of confidence. It is a song that lifts the spirit, encouraging everyone in the pews to step forward with faith and thanksgiving.