Nnam Ke Chioma 40 by Dr. Sir Okosa — Lyrics

Dr. Sir Okosa Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Bute onyinye gi bia bunye Chukwu Nna Bia bia o bia kele Chukwu Nna Onye kere gi debe gi nyegi ha n'efu Onye nyere gi aku n'uba nyekwa gi obi uto CHORUS Bute ih'onyinye gi n'ihu Chukwu k'ogozi ya Nchekwube we ta VERSE 1 Chukwu Nna biko, buru onyinye ndia, gozie ha nile Ma mekwa ka k'odi ocha VERSE 2 Ezi'e nyi nwe kedi ihe, iji ewe iwe, mesaa ihu gi Ka Chukwu na'onyinye gi VERSE 3 Anyi geji egwu n'ukwe kele Chukwu Nna, kele ya N'ihi n'obu onye mmamma VERSE 4 Gozie, gozie anyi, gozie gozie anyi nile, anyi ji obi Ocha n'obi oma but'onyinye anyi

Download the sheet music

Nnam Ke Chioma 40

Nnam Ke Chioma 40

By Dr. Sir Okosa
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want