Butere Chineke Onyinye Di Mma by Udo Laurence Iwu — Lyrics

Udo Laurence Iwu Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Butere Chineke onyinye di mma nwanne m doo bia Nye ya kele jaa ya mma n'o bu Onyeoma O di ebube o dingozi O kwesiri otosiri k'anyi nye Chineke Nna ekele dimma Jaa ya mma n'o bu Onyeoma onye maramma ka Chineke bu Ekele dimma Chineke biko nara sachaa gozie Onyinye mara mma Chineke biko nara sachaa Onyinye di mma na 'masi Chineke VERSE 1 O na so Chine k'uso Onyinye mara mma nye ya onyinye mara mma Onyinye si n'obi puta ya ka Chineke n'acho ya Ka 'nyi g'enye Chineke mara mma Onyinye si n'obi ya ka Chineke na nara gozie VERSE 2 Obi anyi juputara na 'nuri N'ezie obi anyi juputara na ngoli n'eziokwu Obi di anyi uto Obi di anyi uto Maka na anyi nwere ohere ife Chineke Ohere ikele Chukwu ohere inye Chineke onyinye mara mma Si ya Chineke i meela daalu Ohere Chineke nyere s'ondi di ndu VERSE 3 Otito diri Chukwu Nna na Nwa ya na Muo nso Tito di ato n'otu dingozi ugbua na mgbe nile Diri otito diri ya diri ya diri ya diri ya Chineke ya Amen Amen Amen Amen Oge nile Chukwu dimma ebighiebi amen Ebighiebi amen amen dimma Amen Mgbe nile amen amen amen

Download the sheet music

Butere Chineke Onyinye Di Mma

Butere Chineke Onyinye Di Mma

By Udo Laurence Iwu
Solfa
Igbo
4 pages
5 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want