BURU ALLELUIA by Eke Chijindu F. Hedges — Lyrics

Eke Chijindu F. Hedges Igbo English Entrance songs Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[TENOR SOLO] Agam eji gịnị kele ya o Agam eji gịnị kele ya o eze Agam eji obi m toro ya mma mma Kelenu me ya, kelenu me ya Chineke ị mela [CHORUS] Ị ma na Jehovah bu m ebu Ị ma na Jehovah pa m apa Ị ma na aka ya ji m, ukwu ya ji m Ahụ ya ji m o, a bụ m baby baby Jesus A bụ m bata ya mgbe niile Agam eburu alleluia e Agam eburu para alleluia para Agam eburu alleluia e Agam eburu alleluia e Buru alleluia alleluia Bugara Chukwu, agam ebugara Chukwu Agam eburu alleluia, buru alleluia bugara Chukwu Alleluia alleluia alleluia bugara Chukwu Alleluia alleluia alleluia bugara Chukwu Alleluia Agam eburu alleluia e Buru para alleluia para Agam eburu alleluia Bugara Chukwu bugara Chukwu nye ya ekele [INTERLUDE] Ko ko titi ko koko tim ko Hee ye iye iye iye iye Dudu du dum dudu dudu du du dum Mgbe niile Bulie ya elu bulie ya elu bulie ya Alleluia alleluia alleluia Alle alle alle alle luia Alleluia alleluia alleluia alleluia alleluia Elu alleluia alleluia alleluia [VERSE] Chineke m ị dị mma Chineke m ị dị mma Chineke m ị dị mma Chineke m ị dị mma Na egbogbe ja ya mma oh Ị dị mma oh Buru ekele niile buru ekele Ị dị mma ị dị mma ị dị mma Chineke m ị dị mma o ị dị mma Chineke m ị dị mma ị dị mma Chineke m ị dị mma ị dị mma Chineke m ị dị mma ị dị mma Ị dị mma o ị dị mma Ị dị mma ị dị mma Ị dị mma ị dị mma o Mma o ị dị mma o ị dị mma Chineke m o ị dị mma ị dị mma ị dị mma Chineke m o [FINALE] Alleluia buru ekele buru otito Alleluia buru ekele bugara Chukwu Alleluia buru ekele o alleluia Alleluia bugara Chukwu o alleluia Bugara Chukwu agam eburu alleluia e Buru alleluia agam eburu alleluia Buru alleluia o alleluia Bugara Chukwu alleluia bugara Chukwu Para alleluia para alleluia alleluia alleluia Ya ekele alleluia otito alleluia Ya ekele alleluia otito alleluia Alleluia bugara Chukwu Ya alleluia bugara Chukwu Buru ekele buru otito Buru ekele buru otito Buru ekele o bugara Chukwu Buru otito o alleluia Buru ekele o alleluia otito alleluia Bugara Chukwu o alleluia alleluia alleluia Bugara Chukwu bugara Chukwu

Download the sheet music

BURU ALLELUIA

BURU ALLELUIA

By Eke Chijindu F. Hedges
Solfa
Igbo, English
6 pages
0 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want