Bia Nara Achicha Ndu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Ifeanyichukwu Eze
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Bia Nara Achicha Ndu by Ifeanyichukwu Eze — Lyrics

[Refrain] Bia nara achịcha ndụ, nri Kristi nyere anyị. Bia nara nri nyendụ, nke O nyere anyị. Nri ndiọma, nri ndiọma. Bia nara achịcha ndụ, nri nke ndụ, N'oriri dị asọ, Ọ bụ nri ndiọma. Chinek'anyị jikwa ndị nsọ Ya, Bianụ nara achịcha. Ahụ n'Ọbara Ya, bianụ nara n'iko nzọpụta. [Verse 1] Ọ bụ uche Chukwu na mmadụ niile gaenwe nzọpụta zuroke n'uju. Sụ n'oriri nsọ, nwanne m kulie k'ị nara Dinwenu Onye nzọpụta anyị. [Verse 2]
Read full lyrics

About Bia Nara Achicha Ndu

"Bia Nara Achicha Ndu" is a deeply reverent Igbo Communion hymn composed by Ifeanyichukwu Eze. The title is a direct invitation to "Come and receive the Bread of Life," setting a welcoming and solemn tone for the Liturgy of the Eucharist. It calls the faithful to approach the altar and partake in the heavenly banquet, the true Body and Blood of Christ.

The verses beautifully unfold the spiritual fruits of Communion. From offering perfect salvation and peace to providing divine healing and comfort for the burdened, the lyrics remind the congregation of the profound grace found in the sacrament. The third section is especially moving, featuring solo lines that call out to the sick, the oppressed, and the heavy-hearted to come and find solace in the Lord.

Choirs often sing this piece during the Communion procession, using its gentle, flowing solfa melody to guide the congregation into a state of prayerful reflection. It is a song that resonates deeply in the choir loft and the pews alike, offering a profound reminder that the Eucharist is the "food of the angels" given to nourish our souls.