Full Lyrics
Bịa Mmụọnsọ, bịa Mmụọnsọ,
N'ejuo n'obi ndị kwere ekwe, ndị kwere ekwe.
Veni Sancte Spiritus,
Enkindle in us the fire of your love.
Munye n'ime ha ọkụ nke ịhụnanya gị.
Send forth your Spirit, they will be created.
Ị g'eme ihu ụwa nke a ka ọ dị ọhụrụ.
Give us your joy and give us your light.
Mmụọ gị g'enye anyị amamihe, nghọta,
Alọ, ike, ọmụma, ebidịọsọ,
And fear of God.