Bia Jaa Ya Mma by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chetiri nile Chineke Nna n'emere gị ee, bịa jaa ya mma. Ị nụgo, bịa kele ya n'ọlụ. Chetakwa na Chineke Nna nalulue bube, bịa jaa ya mma. Ị nụgo, bịa kele ya n'oge rugo. Bute onyinye gị gaa n'altar k'i kele. Ahụrị nile Chineke Nna n'agọzi gị ee, bịa jaa ya mma. Ị nụgo, bịa kele ya n'ọlụ. Chetaria nile Chineke Nna n'agwọ nụ gị ee, bịa jaa ya mma. Ị nụgo, bịa kele ya n'oge rugo. VERSE 1 Maka akụnụba Chineke nyere gị, bịa jaa ya mma. Mgbe ị gụkọsịrị nma, maka ngọzi Chineke, bịara tuoro ya nma nma. Onyinye obi ọcha ka Chineke n'anara, o nwanne m. Were onyinye gị tuoro ya nma nma. VERSE 2 Onyinye Chineke naebu mu ya nọ n'ọgọzi Chukwu Nna, Ya naedu gị n'ime ndụ gị, Ezi nwanne m kele ya, Bịa nye Chineke onyinye. VERSE 3 Bịa nye Chineke onyinye. Onyinye dị nma, k'anyị bunye Chineke Nna. Ihe ọma nile. Ihe ọma nile. Ihe ọma nile. Nna ngọzi nile. Nna ngọzi nile. Ngọzi nile. Ọmụmụ nile. Ọmụmụ nile. Akụ n'ụba nile. Akụ n'ụba nile. Ya bíanụ nye Chineke. Ya bía nye Chineke onyinye dị nma. K'anyị bunye Chineke Nna.

Download the sheet music

Bia Jaa Ya Mma

Bia Jaa Ya Mma

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
3 pages
11 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want