Full Lyrics
CHORUS
Bata Dinwenu n'obim,
Makana mkpuruobi m n'acho gi.
Bia bata Jesu m o, achorom gi.
Dinwenu nyem ndu ka m kwusike n'ime gi.
VERSE 1
Gi bu Onye nchedo nke ndi kwere nu,
Ekwerem Nna, bata n'imem.
VERSE 2
Gi bu Onye mgbazi nd'obi ha dara mba,
Achorom gi Nna, bata n'imem.
VERSE 3
Gi bu ihe, ihe nke ndi no n'ochichiri,
Ka ihe gi Nna, bata n'imem.
VERSE 4
Mkpuruobim choro gi Nna, bata n'imem.
VERSE 5
Ihe nile m nwere bu nke gi Nna, bata n'imem.
VERSE 6
Nke gi ka m bu, nke gi ka m choro i bu oh, bata n'imem.
VERSE 7
Were zi anu mu mee ihe masiri gi eh, bata n'imem.
OUTRO
Ahurum gi n'anya Jesu,
Bata, bata, biri n'imem.
Jesu bata, bata, biri n'imem.