Full Lyrics
SOLO
Ave, Ave, Ave, Ave, Ave Maria.
TUTTI
Ave, Ave, Ave, Ave, Ave Maria.
REFRAIN
Ave Maria, ijupụtara n'amara Nne
Ekene, ekene, ekene dịrị gị, dịrị gị,
Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave,
dịrị gị, Maria Nwaanyị ọma, ezigbo Nne.
VERSE 1
N'etiti ụmụ nwaanyị niile, ị bụ onye di ngozi,
ị bụ onye di ngozi. Yọbara anyị ayịyọ eh!
dị ka na Kana na Galili.
VERSE 2
Ọ dị ngozi, ọ dị ngozi, ọ dị ngozi,
nụ ka cha sie nụ ọ dị ngozi,
Odogwu nwaanyị, onye bu Nwa fẹ gị je,
Chukwu nọnyere gị, Onye bu Nwa fẹ gị je.
VERSE 3
Ọ dị ngozi, ọ dị ngozi, ọ dị ngozi,
nụ ka cha sie nụ ọ dị ngozi,
Odogwu nwaanyị, onye bu Nwa fẹ gị je,
Chukwu nọnyere gị, Onye bu Nwa fẹ gị je.