ASHIM M'ABIA by Adawai James — Lyrics

Adawai James Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Atihem nwete'i kara Gi Chineke Nna Onye'oma ndewo ashim m'abia oh Nna Onwere ihem shim'a kara Gi aringam echefu o Nna Amara Gi n'ime'ndu mo ashim m'abia Chineke mo Chukwu REFRAIN Onye'oma ndewo ashim m'abia oh Nna Onwere ihem shim'a kara Gi aringam echefu ony'oma Ashim m'abia Chineke mo VERSE 1 Onyinye'm ji bia n'ulo'nso Gi Onye n'ememma oh owughi iji kwuo Gi ugwo n'ihe'oma imela mo VERSE 2 Eji m'anuri bia ipali aha Gi Owu'i ji shi Gi n'afo juru mo n'ihe imela mo VERSE 3 Onu mo juru n'ekele Aga m'akaru uwa nile eh shi'owu Gi mere'm kpamri ony'oma VERSE 4 Obi mo napiga Gi ekele Inmma ihe'oma imela m ri'm ma ony'oma

Download the sheet music

ASHIM M'ABIA

ASHIM M'ABIA

By Adawai James
Solfa
Igbo
2 pages
10 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want