ANYI G'EJE N'IHU CHINEKE by Jim Madu — Lyrics

Jim Madu Igbo Offertory Hymns Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Anyị g'eje n'ihu Chineke nye Y'ekele, Ony'obi ọma nke Ya n'enweghị ube. Anyị g'eji nnukwu Aja nke Missa too Ya, Wee rịọ kwa Ya mgbaghara njọ. VERSE 1 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye ker'ụwa niile. REFRAIN Anyị g'eje gbuoro Ya ikpere, kpọ isiala nye Ya. VERSE 2 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye ker'akụ n'ụba nile. VERSE 3 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye kere ụwa chọ ya mma. VERSE 4 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye kere mmadụ, nye ya uche, Nye ya akọ, nye kwa ya ọgụgụ isi. VERSE 5 Anyị g'eje n'ihu Chineke onye kere ụwa chọ ya mma nye ya mmadụ.

Download the sheet music

ANYI G'EJE N'IHU CHINEKE

ANYI G'EJE N'IHU CHINEKE

By Jim Madu
Solfa
Igbo
3 pages
20 Downloads
Offertory Hymns Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want