ANYI EZUKOTALA by Andrew Emeka Chukwu — Lyrics

Andrew Emeka Chukwu Igbo Entrance songs Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ụmụ gị ezukọtala o n'obi gị eze anyị Bịara k'anyị kele gị maka n'ị dị n'anyị mma o VERSE 1 Ọnụ ahụ i nyere m o kam jiri bịa, ejim ya Bịa kam guoro gị egwu n'obi gị Ọ gaghị eme m n'ọnụ I buru gị abụ otito, biko gbadata bịa Gbaba egwu o ma m jiri bịa Ndụ n'ahụ ike i nyere m o Tọkarịrị m manụ aṅụ Akụnụba i nyere m o N'atọ m rikpo Ọ gụgụ isi na mmai VERSE 2 Chọrọ m atọgbuo m o Chukwu okike Ọ gịnị zị kam g'eji gbub'oge I bịa tuoro gị mmamma VERSE 3 Ụmụ gị ndị ikere n'oyiyi gị Naekele gị o maka n'ekele dike na nk'o mere Ik'adị y'im'ọzọ Nk'i mere emedi anyị mma Olisa bi n'igwe Anyị akpọzọọ O Nna doo meve gaba n'iru VERSE 4 K'iru anyị dị iche iche bụ ka mkpa anyị siri dị iche iche Anyị eburuwo mkpa anyị nile tinye gị n'aka Chukwu, biko Chukwu nụrụ olu anyị o ma mee r'anyị ha, anyị naarịọ gị k'o si akpa anyị ha

Download the sheet music

ANYI EZUKOTALA

ANYI EZUKOTALA

By Andrew Emeka Chukwu
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want