ANYI EHUNYERE GI by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

Fr. Bart C. Ezeokafor Igbo Offertory Hymns Consecration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Anyị ehunyere Gị O Chineke Nna aja dị nsọ aja dị uso aja nzọpụta nara ya gọzie ya biko Nna doo Ezi Chineke gbanwoo ya doo nụ ya nsọ ma gọzie ya Chukwuọma dị k'aj' Ebel. VERSE 1 Etu mgb'isi ọma si agbagọ n'Ọlta gị dielu, Dinwenu mee nụ k'aj'anyị rute gị aka. VERSE 2 Nna aja nke a ụmụ gị naachụ bụ ofu aja ahụ Nwa gị chụrụ n'obe. Biko anyị n'erunye ya Maka ndị dị ndụ na ndị nile nwụr'anwụ. VERSE 3 Olisa doo nara n'aj'ekele, Ọkụ 'eriaja nara n'aj' otito achịcha si n'iheala mịtara na mmanya i na k'anyịn' enye gị naranụ ha gọzie.

Download the sheet music

ANYI EHUNYERE GI

ANYI EHUNYERE GI

By Fr. Bart C. Ezeokafor
Solfa
Igbo
1 page
6 Downloads
Offertory Hymns Consecration Hymns
0 0

More lyrics you may want