Anyi Abiago Chineke by Ukoh Benjamin — Lyrics

Ukoh Benjamin Igbo Entrance songs Penitential Rite / Kyrie Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Anyị abịago n'iru Chineke Nna K'anyị kpọọ isi ala nye ya Kelee ya Chineke ụmụ gị abịago. Nna gbata ọsọ bịanụ zaa n'anyị o Nna gbata ọsọ bịanụ zaa n'anyị o. VERSE 1 Ekene dịrị Gị Chineke Otito dịrị aha nsọ Gị Mgbe nile Onye n'azọpụta ụmụ ya Mgbe ha kpọrọ ya N'edu ha n'echekwaba ha. VERSE 2 Dinwenu Chineke bịa Gbaghara anyị njọ anyị nile Melebere Chineke doo Nna ndụ anyị Nna gbata ọsọ bịanụ zaa n'anyị o. VERSE 3 Chineke anyị n'achụrụ Gị aja missa Ị bụ Chukwu anyị o Sọsọ Gị k'anyị n'achọ Sọsọ Gị k'anyị n'achọ.

Download the sheet music

Anyi Abiago Chineke

Anyi Abiago Chineke

By Ukoh Benjamin
Solfa
Igbo
3 pages
12 Downloads
Entrance songs Penitential Rite / Kyrie Hymns
0 0

More lyrics you may want