Amugoro Anyi Nwa - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 16 pages

Amugoro Anyi Nwa by Okeke Matthias Kalemba — Lyrics

Amụụr'anyị otu nwa nwoke Amụụr'anyị otu nwa nwoke Amụụr'anyị otu nwa nwoke na Bethlehem n'im'ụlọ anụ na Bethlehem nke Judea Meri mụrụ ya a g'akpọ ya Immanuel Chukwu nọnyere anyị Ụwa golibe golibe golibe n'ọbụkwa onye nzọpụta Ome mma bụ aha ya Ome ih'ukwu bụ aha ya Ony'ebube bụ aha ya Ony'udo bụ aha ya Werenụ opi unu bia Igba egwu dị mma k'anyị fee Chukwu nwa bia r'ụwa n'ọbụ ọkaka a g'akpọ ya Immanuel Chukwu nọnyere anyị Imma Immanuel Imma Imma Imma Immanuel Imma Imma Imma Immanuel Imma Immanuel Imma Immanuel Chukwu nọnyere anyị Chukwu nọnyere anyị Chukwu nọnyere anyị Chukwu nọnyere anyị Amụgoro anyị nwa otu nwa nwoke
Read full lyrics

About Amugoro Anyi Nwa

"Amụgoro Anyị Nwa" is a vibrant and joyous Christmas anthem that announces the birth of the Savior. From the very first notes, the choir proclaims the good news: a male child has been born to us in Bethlehem of Judea, born of Mary, and His name is Immanuel. It is a song that instantly lifts the spirit of the congregation, capturing the profound mystery and celebration of the Nativity.

As the piece unfolds, it calls on everyone to rejoice because the Savior has arrived. The lyrics beautifully list His titles—He is the doer of good (Ome mma), the doer of great things (Ome ih'ukwu), the glorious one (Ony'ebube), and the prince of peace (Ony'udo). The music then invites us to bring our instruments and dance ("Werenụ opi unu bia, Igba egwu dị mma k'anyị fee"), painting a vivid picture of a lively Nigerian Christmas Mass where the choir loft and the pews are united in festive praise.

Singing this piece is a journey to the manger. The choir urges the faithful to go and meet the child in the manger ("Jee izute ya n'ụlọ anụ"), just as the wise men brought their gifts of silver and gold. With its rhythmic drive and triumphant repetitions of "Immanuel," this composition by Okeke Matthias Kalemba is a wonderful choice for Christmas day, offering a deeply cultural and faithful expression of welcoming the newborn King.