Amugo ya by Okoli Kingsley I — Lyrics

Okoli Kingsley I Igbo English Christmas Celebrations Hymns Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Amụgo ya eh, Amụgo ya eh, Amụgo ya Jesu mo Onye ndụ m o du ewo Jesu mo Amụgo ya eh Obere nwa Jesu nwankanwa VERSE 1 Na Bethlehem n'obodo Judea ebea mụrụ nwa kanwa kpakpando n'enukesi n'ike ya Makana Onyenzọpụta anyị abịarụso VERSE 2 Gịnị k'anyị g'enye ya Ọla edo, frankincense na myrrh Onyinye kwesịrị Onye eze Onyinye kwesịrị Onye eze VERSE 3 (MALE SOLI) Aaa eee Iye iye iye nwa kanwa ka mur'anyị Kedu ọja m g'ewere mewe egwu mewe ịya Iya, udo n'ekwe m o ndị gbakwụwar'anụ Udo makana Onyenzọpụta abịago n'ụwa Udo gaadị, ọchịchịrị gaala Chukwu nwa gaachụgide chụgide chụa ọmba nile o Otito dịrị Chineke n'elu kachasị Makana Chukwu nwa abịago n'ụwa

Download the sheet music

Amugo ya

Amugo ya

By Okoli Kingsley I
Solfa
Igbo, English
3 pages
1 Downloads
Christmas Celebrations Hymns Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns
0 0

More lyrics you may want