Full Lyrics
SECTION A
Jesu, megh' obianyi k'ikene;
Mmehianyi erikekwe,
Mana agụụ gị nagụsianyi ike.
Mee obianyi ka ọ dị kanke gị,
K'anyi mebe ka gị.
Nyenyanyi amari ejia mara gị.
SECTION B
Ị ma eh, dị ka agụụ mmiri siri gụ n'ele,
Etu ahụ k'agụụ gị siri gụ mkpụrụ obi m o.
Mezaya nye nu m amari dị ka gị:
Amari mara gị. Ị ma eh!
Ị ma eh, dị ka agụụ mmiri siri gụ n'ele,
Etu ahụ k'agụụ gị siri gụ mkpụrụ obi m o.
Mezaya, ị ma biko, nye mu amari mara gị. Ị ma eh!
SECTION C
Nye mu amari mara gị.
Nye mu amari dị ka gị.
Nye m amari mara Jesu.
Amari mara Jesu.
Nye m amaram gbaghara ka Jesu.
Amari biko nye mu amari mara gị.
Nye m amari mara Jesu.
Amari mara Jesu.
SECTION A2
Jesu, megh' obianyi k'ikene;
Mmehianyi erikekwe,
Mana agụụ gị nagụsianyi ike!
Mee obianyi ka ọ dị kanke gị,
K'anyi mebe ka gị.
Nyenyanyi amari ejia mara gị.