Full Lyrics
TENOR SOLO
Ka udo na ịhụnanya Chukwu
Bịa webe ndị nke ya nọ
Ka o bere ya n'amara ya
Chukwu sị ndị n'eso ụzọ ya
Ka Chukwu onyenwe anyị zite mmụọ nsọ ya
Ka Ọ nọnyere anyị aka n'ebighị ebi.
CHORUS
Zite, zite ya, zite mmụọ nsọ ya
Zite mmụọ nsọ
Na ebebe
Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen.