Full Lyrics
REFRAIN
Ọ wụsara mo amara Chineke Nna
gbara m'okirikiri Chukwu
gọziri m. Aga m'eje kam kele Ya n'ihi n'enwere m'isi ọma
ngọzi nile si n'amara Chukwu.
VERSE 1
Chukwu si n'amara Ya enyen ngọzi n'onyinye d'ich'iche
anyị ji ebi ndụ ọma. Aga m'eje
nye Y'ekele mak'onyinye nile O nyere m.
VERSE 2
N'ime mkpa m a chọrọm iru Chineke ekpere
m, n'arịrịọm riọrọ Ya ruru Ya ntị
O si n'igwe zita mara Ya nyere m'aka.
VERSE 3
Ọchị juru m'ọnụ, egwu dị m n'ukwu,
m na ndị enyi m anyị bịa r'i jaa Gị mma Chineke.
Ọgọ I n'emere m site n'amara Gị,
ha dị ukwu, ha dị omimi.