Full Lyrics
Chim le, Chim le, Chim le, Chim le,
Chim le, Chim le, Chim le, Chim le.
Alleluia Chim le, Jehova Chim imela,
ebigworo m ọrịa jim le, a ga m atụrụ gị mmama.
Alleluia mmama.
Alleluia! Chi m o, Chi m o, Chi m o, Chi m o,
a ga m atụrụ gị mmama.
Mmama, mmama, mmama, Chi m o, mmama, mmama, mmama:
Mmama, mmama, mmama, a ga m atụrụ gị mmama.
Alleluia Chim le, Jehova Chim imela,
ebigworo m ọrịa jim le, a ga m atụrụ gị mmama.
Alleluia mmama.
Ewo nne nne m, ibu ụwa anyị gbue m o,
Ụmụ ụwa akpụcha m isi o, a ga m atụrụ gị mmama.
Ikwu n'ibe alala, ndị enyi alasasịa,
ebe nwere Chineke a ga m atụrụ gị mmama.
Onye nwe m jide nke i ji, ma gị agbakụta la m azụ,
Onye nwe m jide nke i ji, ma gị agbakụta la m azụ.
Chim le, Chim le, Chim le,
Chim le, Chim le, Chim le,
a ga m atụrụ gị mmama.
Alleluia Chim le, Jehova Chim imela,
ebigworo m ọrịa jim le, a ga m atụrụ gị mmama.
Alleluia mmama, ebigworo m ọrịa jim le, a ga m atụrụ gị mmama,
ebigworo m ọrịa mmama.