Full Lyrics
CHORUS
Aja ọma, aja dị nsọ
K'anyị ji afọ 'ma zuko na 'churu
Chukwu aja ekele nke si n'obi
K'anyị na 'chu e o! nara ya gọzie.
VERSE 1
Biko Nna nara aja ọma nkea
N'ụdị achịcha na mmanya
Anyị n'achu site n'aka ụkọchukwu Gị.
VERSE 2
Anyị n'arịọ Gị ezi Chineke biko
Nara aja anyị.
Nabata ya Chukwu, gọziekwa ya
Ma nyekwa anyị ngọzi e!
N'aja Misa biko ezi Chukwu.