Onaghi Agba Mme - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
13 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Obieli Udoka
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Onaghi Agba Mme by Obieli Udoka — Lyrics

CHORUS Aja nke elu obe! Aja nke Altar b'otu ihe! Maka n'ọ bụ Kristi n'onwe ya Bụ Onye nchụaja Bụrụkwa ihe 'ji achụ ya. REFRAIN N'elu obe ọ n'agba mmee Ma n'ugbua n'altar dị nsọ Zi site n'igbu iko nd'Ukochukwu Ọ naghị agbazi mmee. VERSE 1 N'oriri ikpeazụ Ka Kristi dobere Eucharistia dị nsọ Na ya ka O nyere iwu a 'Mebenu nke a na ncheta nkem o. VERSE 2 Leenụ Onyenwe anyị Ka O nọ n'altar Ukochukwu Anyị kwenyere n'ezie
Read full lyrics

About Onaghi Agba Mme

"Onaghi Agba Mme" (also known by its opening line, "Aja Nke Elu Obe") is a deeply theological Igbo Catholic hymn that meditates on the mystery of the Holy Eucharist. The song draws a direct parallel between Christ's bloody sacrifice on the cross and the unbloody sacrifice of the Mass. The lyrics remind the faithful that the victim and the priest are one and the same—Christ Himself—offered on the altar through the hands of the priest.

Choirs often sing this piece during the Offertory, Consecration, or Communion to foster a spirit of profound reverence. The arrangement features a striking dynamic where the Alto, Tenor, and Bass parts hum softly while the Soprano leads the verses, creating a hushed, contemplative atmosphere in the church. As the verses recount the Last Supper and Christ's open arms on the cross, the music draws the congregation into the sacred silence of the Eucharistic mystery, making it a powerful addition to any solemn Mass.