AJA EBEL (AJA MISSA MMERI) by Cyril Victor Ugonna — Lyrics

Cyril Victor Ugonna Igbo Offertory Hymns Consecration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nara aja'nyị, nara ekper'anyị, Nara aja ụmụ Gị dịka aja Ebel. VERSE 1 Anyị n'enye Gị onyinye'anyị Nke bụ 'ihe ala mịpụtara 'nyị, Biko nara ya ma gozie'anyị, Nara ya dịka aja Ebel. VERSE 2 Ọ bụ ih'anyị nwere k'anyị n'enye Gị, Ọla ọcha n'ọla edo anaghị amasị Gị, Onyinye si n'obi k'anyị jiri bịa, Biko nara ya k'aja Ebel. VERSE 3 Chineke Nna ka ọ masị Gị Ịnar'onyinye'anyị n'aka ụkọchukwu Gị, Mee ka aja nke a anyị n'achụrụ Gị Mee daa Gị obi dị k'aja Ebel.

Download the sheet music

AJA EBEL (AJA MISSA MMERI)

AJA EBEL (AJA MISSA MMERI)

By Cyril Victor Ugonna
Solfa
Igbo
4 pages
2 Downloads
Offertory Hymns Consecration Hymns
0 0

More lyrics you may want