AHUHU JESU ! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chidi Zeigwe
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

AHUHU JESU ! by Chidi Zeigwe — Lyrics

CHORUS Onyenweanyi nwụrụ n'elu obe, Dinwenụ nwụrụ n'elu obe. Maka mk'o jiri bịa n'ụwa, Maka mk'o jizite nwa ya. Ọ dịghị ihe o mere n'eziokwu, E jiri kpọgbuo ya n'obe. Dinwenụ gbaghara, Dinwenụ gbaghara. VERSE 1 Ndị agha kpụụrụ ya Pịlet, Pịlet ama onyenwem ikpe ọnwụ. Ha wee kpụrụ onye aka ya dị ọcha, Pịawa ya ụtarị, pịarụcha ya ahụ. Gwanụm ihe o mere lee, Gwanụm ihe o mere lee. Dinwenụ gbaghara, Dinwenụ gbaghara. VERSE 2 Ndị agha kpara okpu ogwu, Kudo n'isi Jesu.
Read full lyrics

About AHUHU JESU !

"Ahuhu Jesu!" is a solemn, reflective Igbo hymn composed by Ezigwe Chidi, specifically marked for Good Friday. The title translates to the suffering or passion of Jesus, and the music carries the heavy, mournful weight of the events of Holy Week.

The lyrics walk the choir and congregation through the Stations of the Cross in vivid detail. Verse by verse, the song recounts Christ's trial before Pilate, the scourging, the crowning with thorns, His heavy falls on the rocky path to Calvary, and finally His crucifixion between two thieves. As the narrative unfolds, the tearing of the temple veil is remembered, bringing the reality of the sacrifice into the present moment.

Choirs typically sing this during the Veneration of the Cross or while praying the Stations. What makes the piece so moving is the recurring plea at the end of every section: "Dinwenụ gbaghara" (Lord, forgive). It turns a historical recounting of the Passion into an active, congregational prayer for mercy, grounding the liturgy in a spirit of deep repentance.