Full Lyrics
Aga m eji gịnị kele ya o
Aga m eji gịnị kele ya o, Eze m o
Aga m eji obi m o tuoro ya mmamma
Kele nu m ya, kele nu m ya, Chineke m e meela
Ị ma na Jehova bume'bu, ị ma na Jehova pam'apa
Ị ma na ka ya ji n'ukwu ya ji m n'ahụ ya ji m o
A bụ m baby baby Jesus, a bụ m taata ya mgbe niile
Aga m eburu Hallelujah buru
Para Hallelujah, para aga m eburu Hallelujah bugara Chukwu
Aga m eburu Hallelujah buru bugara Chukwu
Hallelujah, Chukwu Hallelujah, Hallelujah, Hallelujah bugara Chukwu Hallelujah
Buru Hallelujah bugara Chukwu
Nye ya ekele, nye ya otito
Bulie ya elu, elu bulie ya elu, Chineke m o ị dị mma
Hallelujah, Hallelujah, Hallelujah, Chineke m o ị dị mma
Igwe, ugwu a naarịdị biaguru Chineke m o ị dị mma
Niile ị dị mma, ị dị mma Chineke m o ị dị mma
Buru otito, buru ekele, buru otito bugara Chukwu
Aga m eburu Hallelujah buru
Para Hallelujah, para Hallelujah, Hallelujah, Hallelujah bugara Chukwu
Nye ya ekele, Hallelujah, otito Hallelujah, Hallelujah bugara Chukwu
Buru ekele, buru otito, buru ekele, buru otito bugara Chukwu
Ị ma na Jehova bume'bu, ị ma na Jehova pam'apa
Ị ma na ka ya ji n'ukwu ya ji m n'ahụ ya ji m o
A bụ m baby baby Jesus, a bụ m taata ya mgbe niile
Hallelujah, Chukwu ị dị mma