Ahuhu mmuo (The Story of the Cross) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Sam Ojukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Ahuhu mmuo (The Story of the Cross) by Sam Ojukwu — Lyrics

Solo Intro (Baritone or MezzoSoprano) Ọ ahụhụ mmụọ, Ọ ahụhụ mmụọ. Chorus Ọ ahụhụ mmụọ Jesus hụrụ anyị. Lee nụ ka Jesus Xt si wee bịa n'ụwa N'ụbọchị ụdị mma, ezi ịhụnanya, Ọ, n'ụbọchị ụdị mma, ezi ịhụnanya. Chukwu, ọlụebube Chukwu, Ma ọ gịnị ka mu ma. Ọnwụ! Ọnwụ n'elu obe! Ọ ahụhụ mmụọ Jesus hụrụ anyị. Kwụa ya ụgwọ? Ọnwụ! Ọnwụ n'elu obe! Baritone Solo Ma ọ gịnị ka Jesus mecha, Ha ji achọ ya ka ọ nwụọ? Ka ọ nwụọ ọnwụ ihere n'elu obe. Ọ bụzịkwa Jesus Xt mere ka ndị ngwụrọ bilie gaba ije. Ọ bụzịkwa Jesus Xt mere ka ndị kpuru isi hụ ụzọ kpọgọ? Ọ bụzịkwa Jesus Xt mere ka ndị agụụ n'agụ rijụọ afọ. Ọ bụzịkwa Jesus Onye nwe m mere ka ndị nwụrụ anwụ kube kwa ume ndụ ọzọ?
Read full lyrics

About Ahuhu mmuo (The Story of the Cross)

"Ahụhụ mmụọ," which translates to the agony or suffering of the spirit, is a profound Igbo choral work by Sam Ojukwu. Subtitled "The Story of the Cross," the piece walks the choir and congregation through the harrowing narrative of Christ's Passion. It is a staple for Lenten reflections, Palm Sunday, and Holy Week liturgies, where the solemnity of the season calls for music that draws worshippers directly into the mystery of the crucifixion.

Ojukwu structures the composition almost like a miniature oratorio. The music shifts between expressive solo passages, often led by a baritone or mezzo-soprano, and the full weight of the choir. The soloist recounts the miracles of Jesus, asking how the world could repay such goodness with death on a cross. We hear the tragic irony as the lyrics recall the crowds shouting "Hosanna" to the Son of David, only to turn around and demand His crucifixion, choosing the criminal Barabbas over Him.

For a choir, singing this piece is an intense emotional journey. The voices capture the chaotic accusations of the crowd ("Kpọọ Ya ntu" — Nail Him), the physical pain of the scourging and the crown of thorns, and finally, the heavy, sorrowful march to Calvary. Yet, the song ends on a note of profound mercy, echoing Christ's own words from the cross: "Chineke gbaghara nụ ha na ha maghị ihe ha n'eme" (God forgive them for they know not what they do). It is a deeply moving arrangement that brings the reality of Good Friday right into the choir loft.