AFỤFỤ MMỤỌ (da Story of the Cross) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Sam Ojukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

AFỤFỤ MMỤỌ (da Story of the Cross) by Sam Ojukwu — Lyrics

[SOPRANO SOLO] O afụfụ mmụọ O afụfụ mmụọ Jesu talụ anyị [TUTTI] O afụfụ mmụọ Jesu talụ anyị O negodu ka Jesu Kristi si we bịa n'ụwa Lụba ọlụ dị mma Ọlụ ịhụnanya Ọ lụe bube Ọ lụ Chukwu Ma ọgịnị k'ụmụwa ji kwụa ya ụgwọ Ọnwụ, ọnwụ n'enu obe O afụfụ mmụọ Jesu talụ anyị [BARITONE SOLO] Ma ọgịnị ka Jesu melu fa fa jia chọya ka ọnwụ Ọnwụ ifele n'enu obe Ụmụ nnem, ụmụ nnem a jụa m o Ọ bụzị kwa Jesu Kristi melu ka ndị ngwọlọ wụba yọ njọli? Ọ bụzị kwa Jesu Kristi melu ka ndị kpu isị fụba ụzọ k'ụgọ? Ọ bụzị kwa Jesu Kristi melu ka ndị a gụụ n'agụ liju afọ? Ọ bụzị kwa Jesu Kristi melu ka ndị nwụlu anwụ we kube kwa ume ndụ ọzọ?
Read full lyrics

About AFỤFỤ MMỤỌ (da Story of the Cross)

"Afụfụ Mmụọ" (The Story of the Cross) is a deeply moving Igbo choral work that reflects on the agony of Christ. The piece takes the choir and congregation through a sorrowful narrative, contrasting the profound good Jesus did on earth with the bitter reward he received from humanity.

The song opens with a mournful soprano solo that sets the tone of spiritual anguish before the full choir joins in. A striking baritone solo then asks a series of piercing questions: Was it not this same Jesus who made the lame leap, the blind see, and raised the dead? The lyrics poignantly recall how quickly the crowds forgot their cries of "Hosanna" to demand his death on the cross, even as Pilate found no fault in him.

Choirs typically sing this during Good Friday veneration or as a meditation throughout the Lenten season. Its storytelling approach—moving from Christ's miracles to his trial and crucifixion—makes it a powerful piece for drawing the congregation into the solemn mystery of the Passion.