ACHICHA DI NDU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Azuine-Uche Bruno
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

ACHICHA DI NDU by Azuine-Uche Bruno — Lyrics

CHORUS Abụm achịcha dị ndụ, nri dị nsọ n'rịọma, achịcha dị ndụ n'rịọma si n'igwe, bịa nụ rie, bịa nụ ṅụọ, ka ị nwe ndụ n'ime Gi, ndụ ebighị ebi. VERSE ONE Abụm n'rịọma si n'igwe, nri n'enye ndụ ebighị ebi, n'rịọma si n'igwe, nri n'enye ndụ okpu, onye riri Ahụ mụ, onye ṅụrụ Ọbara mụ, g'ebiri n'ime m, m biri n'ime Gi. VERSE TWO N'anyasị ahụ eduru Ya nye n'ọnwụ, Jesu mere onwe Ya nnukwu ihe oriri, nnukwu ihe ọṅụṅụ, nye anyị sị anyị rie, sị anyị ṅụọ.
Read full lyrics

About ACHICHA DI NDU

"Achịcha Dị Ndụ" is a deeply reverent Igbo Communion hymn that speaks directly in the voice of Christ, declaring, "I am the living bread." With its steady Allegretto tempo, the song invites the faithful to approach the altar, eat the sacred bread, and drink the cup of salvation to gain eternal life.

The verses trace the Eucharistic mystery, from the night of the Last Supper when Jesus gave Himself as food and drink, to the promise of resurrection on the last day. For a choir, the interplay between the sweeping chorus and the narrative verses creates a powerful moment of reflection during the Communion rite, reminding the congregation of the life-giving nature of the Eucharist.