A BUM NKE GI, JESU by Nath Nwoko — Lyrics

Nath Nwoko Igbo Communion Hymns Prayer Consecration Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesu bịa biri n'ime m, a hụrụ m gị n'anya Were m mee ihe dị gị nma, a bụ m nke gị Bịa biri n'ime m, ị bụ enyi ọma Sachaa m Jesu, a bụ m nke gị VERSE 1 Achịcha dị ndụ, Achịcha si n'igwe bịa Bịa biri n'ime m, a bụ m nke gị VERSE 2 Gị bụ binwenu, gị n'enye ndụ, gị n'enye ike Gbaa m ume nri ndị n'onije, a bụ m nke gị VERSE 3 Nri ndị mmụọ ozi, nri ndị dị asọ Bịa biri n'ime m, a bụ m nke gị VERSE 4 Bịa biri n'obi m o, ị bụ enyi ọma Sọ gị bụ Chineke m o, a bụ m nke gị

Download the sheet music

A BUM NKE GI, JESU

A BUM NKE GI, JESU

By Nath Nwoko
Solfa
Igbo
2 pages
28 Downloads
Communion Hymns Prayer Consecration
1 0

More lyrics you may want