ABUM ACHICHA DI NDU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
2 0
40 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

ABUM ACHICHA DI NDU by Jude Nnam — Lyrics

[CHORUS] Abụ m achịcha dị ndụ, Dinwenu n'ekwu, Abụ m achịcha dị ndụ si n'eligwe bịa, Abụ m achịcha dị ndụ, Nri n'enye ndụ n'ezie, Abụ m achịcha dị ndụ si n'eligwe bịa; Onye riri ahụ mo, Onye nụrụ ọbara mo g'adị ndụ n'ezie, Onye riri ahụ mo, Onye nụrụ ọbara mo g'adị ndụ okpu. [VERSE 1] Kristi ekwugo ya wee sị Beere sọ m'iri ahụ rị'ọbara Nwa nke mmadụ nụkwa ọbara Ya Beere sọ m'iri ya, nwannem m'iri ahụ mo, Beere sọ m'ịnụ ọbara m, ọbara dị oke ọnụ! Ị gaghị enwe ndụ n'ime gị! [VERSE 2] Abụ m achịcha dị ndụ n'enye ndụ ebigh'ebi, Abụ m achịcha dị ndụ Nna nyer'anyị, Bịanụ naranụ Kristi, Onye nwụrụ maka nyị, Bịanụ naranụ Kristi, Onye zọpụtar'anyị.
Read full lyrics

About ABUM ACHICHA DI NDU

"Abụm Achịcha Dị Ndụ" is a deeply reverent Communion hymn that draws directly from Christ’s Bread of Life discourse. Composed by Jude Nnam, the song’s title translates to "I am the Bread of Life," and it captures the profound mystery of the Eucharist. In the choir loft, this piece is a staple for the Communion procession, offering a gentle, steady rhythm that accompanies the congregation as they come forward to receive the sacrament.

The verses walk singers through the scriptural promise that whoever eats this bread and drinks this cup will have eternal life. The final section shifts into a beautiful call-and-response litany, where a solo bass voice calls out titles and invitations—"Nri si n'igwe" (Food from heaven), "Achịcha dị nsọ" (Holy bread)—and the full choir answers with the central refrain. It is a moving arrangement that helps center the minds of the faithful on the sacredness of the moment, making it a beloved choice for Sunday Mass and feast days celebrating the Body and Blood of Christ.