ABỤ M ACHỊCHA DỊ NDỤ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
27 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

ABỤ M ACHỊCHA DỊ NDỤ by Jude Nnam — Lyrics

CHORUS Abụ m achịcha dị ndụ, Dinwenu n'ekwu, Abụ m achịcha dị ndụ si n'eligwe bịa, Abụ m achịcha dị ndụ, Nri n'enye ndụ n'ezie, Abụ m achịcha dị ndụ nke si n'eligwe bịa; Onye riri ahụ mọ, Onye riri ahụ mọ, ahụ mọ, Onye ṅụrụ ọbara mọ g'adị ndụ n'ezie, Onye riri ahụ mọ, Onye riri ahụ mọ, ahụ mọ, Onye ṅụrụ ọbara mọ g'adị ndụ ọkpụ. VERSE 1 Kristi ekwugo ya wee sị Beere sọ m'iri ahụ r'ọbara Nwa nke mmadụ ṅụkwa ọbara Ya Beere sọ m'iri ya, nwannem m'iri r'ahụ mọ, Beere sọ m'iṅụ Ya ọbara m, ọbara d'ọkụ a nụ! gaghị enwe ndụ n'ime gị.
Read full lyrics

About ABỤ M ACHỊCHA DỊ NDỤ

"Abụ m Achịcha Dị Ndụ" is a deeply reverent Communion hymn composed by Jude Nnam. The title translates to "I am the Bread of Life," and the song draws directly from Christ's invitation to the Eucharistic banquet. It is a staple in many Nigerian Catholic parishes, especially during the Communion rite when the congregation processes to the altar to receive the sacrament.

The melody carries a gentle, flowing rhythm that perfectly matches the solemnity of receiving the Eucharist. In the chorus, the choir echoes the Lord's promise that whoever eats His body and drinks His blood will have eternal life. The verses build on this theme, moving from a unison declaration of Christ's words in the first verse to a beautiful call-and-response section in the final verse, where the choir reflects on the holy and life-giving nature of the heavenly bread.

Singing this piece requires a prayerful approach, allowing the profound Igbo lyrics to shine through the harmonies. It brings a sense of peace and spiritual nourishment to the church, reminding everyone of the great mystery and grace found in the breaking of the bread.