Full Lyrics
REFRAIN
Chukwu lee m na be gị o
A bịara m ịnye gị ekele
Ma nara ngozi Do.
VERSE 1
Ekele ọma, kam g'enye n'ihu nso.
Otito ọma kam gaenye gị
Maka n'ọ bụ gị kere anyị
VERSE 2
Bata nụ k'anyị kpọọ isiala nye ya
Maka n'ọ naemere gị m
VERSE 3
K'anyị gbuo ikpere n'ihu ya
Were mma mma ya kele nụ ya
VERSE 4
Kedu onye nwere ike ịbịa
Were n'atụ n'ihu Chukwu
Ọ bụ onye dị umeala
Na onye nwere obi ọcha