Ababa Nna (Great Father) by Francis Uzuakpunwa, Andrew Chukwu — Lyrics

Francis Uzuakpunwa, Andrew Chukwu Igbo Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Bulie Y'elu tuo Y'Igwe oh o n'ememma eh O bu Ezeora Bianu soro mu nye Chukwu ekele bulie Ya elu eh n'O bu Ezeora Chi n'eme mma eh Ababa Nna ndewo eh nar'ekele moh eh Ababa Nna ndewo eh ih'Imere dianyi mma eh Ababa Nna ndewo eh Ya kam ji n'ekele Ababa Nna ndewo eh [VERSE 1] Ekuliri m ura n'ututu lelie anya n'eligwe were si Okaka Onyeukwu ndewo eh O wee si m nwa m bu n'obi kunite riwe ngozi si n'igwe m wee si Ya Nna Ababa Nna ndewo eh [VERSE 2] O burugodu n'uwa asighim kowa ihe Chukwu n'emerem'oh a ga m'etiwe mkpun'okeolu were kwusaba idi mma Chukwu. Umunnem bianu ka m koba ihe Chukwu n'emerem'oh iheo mere m ji asi ya Ababa Nna ndewo eh [VERSE 3] Kemgbe m lechara iheoma o n'eme n'ezie obi di m'uto iheom'o mere n'agba m'anya mmiri Nna ndewo eh Umu Chineke le ndi iheoma na adi mma soro m ka anyi jee si Chineke Ababa Nna ndewo eh

Download the sheet music

Ababa Nna (Great Father)

Ababa Nna (Great Father)

By Francis Uzuakpunwa, An...
Staff & Solfa
Igbo
8 pages
4 Downloads
Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want