Full Lyrics
[Chorus]
Bulie Ya elu tuo Ya igwe oh
Ọ n'eme mma eh
Ọ bụ Eze n'eme mma
Bịanụ soro mu nye Chukwu ekele
Bulie Ya elu eh
N'ọbụ Ezegara chin'eme mma eh
Ababa Nna ndewo eh
Nara ekele m eh
Ababa Nna ndewo eh
Ihe imere dị anyị mma eh
Ababa Nna ndewo eh
Ya kam ji n'ekele m le
Ababa Nna ndewo eh
[Verse 1]
E kulirim ụra n'ụtụtụ lelie anya
N'eligwe wee sị Ọkaka Onyeukwu nndewo eh
Ọ wee sị m nwa m bun'obi kanite riwe ngọzi
Singwem wee sị Ya Nna
Ababa Nna ndewo eh
[Verse 2]
Ọ bụrụ godu n'ụwa asịghị m kọwa ihe Chukwu n'emere m oh
Aga m etiwe mkpu n'okeolu were kwusaba ịdị mma Chukwu
Ụmụnne m bịanụ kam kọba ihe Chukwu n'emere m oh
Ihe omere m jiasi ya
Ababa Nna ndewo eh
[Verse 3]
Kemgbe m lechara iheọma Ọ n'eme n'ezie obi dị m ụtọ
Iheọma Ọ mere n'agbam anya mmiri
Nna ndewo eh
Ụmụ Chineke le ndị iheọma na adị mma
Soro m k'anyị jee sị Chineke
Ababa Nna ndewo eh