Imanuel [an Igbo Carol] - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
15 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Onofowre Paschal C
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Imanuel [an Igbo Carol] by Onofowre Paschal C — Lyrics

[SECTION A] Ụmụnne m tima nụ m kpuọ nụ tishie y'ike Sh'onye nọ n'etiti unu wụ Onye Nsọ nke Izrel Ngwa nụ ụmụnne m tima nụ m kpuọ nụ tishie y'ike Nwa nne m Onye nọ n'etiti unu wụ Onye Nsọ nke Izrel [SECTION B] K'anyi je kaara ha, je kaara ndị niile n'ata ahụhụ n'ime njọ Ha sị a mụọ m onye a mụma Aịzaya buru emezuola Sị a kwa ya kwuru sị nwa agbọghọ naamaghị nwoke gaatụ ime Mụọ nwa, bịa lemanụ Imanuel Gbama vụ kuma mgbirigba Ekeresimesi o Kuma mgbirigba Ekeresimesi o Ku shie y'ike kuma nụ mgbirigba Kuma mgbirigba Ekeresimesi ku shie y'ike Kuma mgbirigba Ekeresimesi [OSTINATO FOR SOLO VOICE] Ku ma mgbirigba Ekeresimesi sha Vejin Maria mụọrọla anyị nwa wụ Eze ụwa niile Imanuel Gama n'ugwu na ndida niile Tima m kpuọ nụ tishie nụ y'ike Sị ha kpọmara nụ y'ishia la shọ wụ Imanuel Meria mụọla sị sha Meria mụọrọla anyị nwa
Read full lyrics

About Imanuel [an Igbo Carol]

"Imanuel" is a vibrant, high-energy Igbo Christmas carol that brings the unmistakable rhythm of Owerri bongo music straight into the choir loft. Composed by Anokwuru Paschal C., this piece was originally written as a motet entry for a 2017 choir festival, and it carries all the excitement and dynamic shifts you would expect from a major competition piece.

The song opens with a bold call to action, urging everyone to shout and ring the Christmas bells ("kuma mgbirigba Ekeresimesi") because the Holy One of Israel is among us. As the piece unfolds, it weaves through a rich variety of textures—from spirited acapella sections and overlapping solo ostinatos to driving, rhythmic accompaniments. The lyrics recount the prophecy of Isaiah, celebrating the Virgin Mary and the birth of the newborn King in Bethlehem.

For a choir, this is a thrilling piece to master during the Christmas season. It demands tight rhythmic precision and a joyful, full-voiced delivery, especially when the parts layer over each other in the lively "Con Spirito" sections. It is a perfect anthem for a Christmas concert or a festive Mass, guaranteed to lift the spirits of the congregation and fill the church with the authentic, celebratory sounds of Nigerian highlife.