Tonu Ja. Tonu Chineke n'ebe nso ya Abuoma 150 - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
12 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Philernon C. Okoye
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 10 pages

Tonu Ja. Tonu Chineke n'ebe nso ya Abuoma 150 by Philernon C. Okoye — Lyrics

Toonu Jah. Toonu Chineke n'ebe nsọ ya. Toonu Jah, to ya, toonu ya to. Toonu Jah, to ya, toonu Jah. To Chineke, to Chineke n'ebe nsọ ya, to Chineke, toonu ya, to ya, to ya, to ya, toonu ya. Toonu Jah, to ya, to Jah, toonu Jah, toonu ya, toonu Jah, toonu ya, to Chineke n'ebe nsọ ya. To Chineke, toonu Chineke n'ebe nsọ ya. Toonu Jah, to Chineke, to ya, to ya, to Chineke, to Chineke, toonu Jah, to ya, toonu Chineke, to Jah, to Chineke n'ebe nsọ ya. Toonu Chineke n'ebe nsọ ya. Toonu Jah, to ya, to Chineke n'ebe nsọ ya, toonu ya na mbara igwe. Ya na mbara igwe. Toonu ya, to ya na mbara igwe. Toonu ya na mbara igwe. To ya na mbara igwe, na mbara igwe. Toonu ya na mbara igwe nke ike ya. Toonu ya n'ihi ịdị ike ya niile. Toonu ya dịka ịbuba nke ịdị ukwu ya si dị. Toonu Jah, toonu ya, toonu Jah, toonu Chineke. Toonu ya, toonu ya, toonu Jah, toonu ya, to ya, to Chineke, to ya n'ihi ịdị ike ya niile. Toonu ya, toonu Chineke. To ya n'ihi ịdị ike ya niile. Toonu ya n'ihi ịdị ike ya niile. To ya n'ihi ịdị ike ya niile, to, to ya, to ya, to ya, to ya, to ya, to ya, toonu ya. Toonu ya, toonu ya dịka ụba nke ịdị ukwu ya si dị. Toonu Jah, to ya, to ya, to ya dịka ịdị ukwu ya si dị. Toonu Jah, toonu ya dịka ịdị ukwu ya si dị. Toonu ya dịka ịdị ukwu ya si dị.
Read full lyrics

About Tonu Ja. Tonu Chineke n'ebe nso ya Abuoma 150

"Tonu Ja" (Praise Jah) is a magnificent, through-composed choral setting of Psalm 150 by Philemon C. Okoye. Spanning ten pages of intricate solfa notation, this piece is a true tour de force for any choir. It takes the beloved text of the final psalm—calling us to praise God in His sanctuary and in His mighty firmament—and expands it into a grand anthem of worship.

The music vividly paints the psalm's call to worship with every instrument. As the Soprano line weaves through its extensive phrases, you can almost hear the blast of the trumpet, the strum of the lute and harp, and the clash of resounding cymbals. The repeated calls of "Toonu ya na mbara igwe" (Praise Him in the firmament) build a sense of overwhelming, joyful noise that lifts the entire congregation.

Because of its scale and celebratory energy, choirs often reserve this piece for major feast days, choir anniversaries, or as a powerful Recessional anthem to send the people forth in high spirits. It requires stamina and careful attention to the intertwining harmony parts, but the final, triumphant declaration—"Ka ihe ọbụla nke n'eku ume to Jah" (Let everything that has breath praise the Lord)—makes every hour of rehearsal worthwhile.